2 Samuel 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, ha ji ụgbọala ọhụrụ buru igbe ezi Chineke,+ ka ha wee bupụta ya n’ụlọ Abinadab,+ nke dị n’ugwu; Ọza na Ahayo,+ ụmụ Abinadab, na-edu ụgbọala ọhụrụ ahụ. 1 Ihe E Mere 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ha ji ụgbọala ọhụrụ+ si n’ụlọ Abinadab buru igbe ezi Chineke, Ọza na Ahayo+ nọkwa na-eduzi ụgbọala ahụ.
3 Otú ọ dị, ha ji ụgbọala ọhụrụ buru igbe ezi Chineke,+ ka ha wee bupụta ya n’ụlọ Abinadab,+ nke dị n’ugwu; Ọza na Ahayo,+ ụmụ Abinadab, na-edu ụgbọala ọhụrụ ahụ.
7 Otú ọ dị, ha ji ụgbọala ọhụrụ+ si n’ụlọ Abinadab buru igbe ezi Chineke, Ọza na Ahayo+ nọkwa na-eduzi ụgbọala ahụ.