Job 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke ọ̀ ga-anụ mkpu ákwá yaMa ọ bụrụ na ahụhụ adakwasị ya?+ Abụ Ọma 18:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha na-eti mkpu enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha,+Ha na-etiku Jehova, ma ọ dịghị aza ha.+ Ilu 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 mụ onwe m ga-achịkwa ọchị n’ihi ọdachi nke ga-adakwasị unu,+ m ga-akwa unu emo mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa,+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
26 mụ onwe m ga-achịkwa ọchị n’ihi ọdachi nke ga-adakwasị unu,+ m ga-akwa unu emo mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa,+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+