Ndị Ikpe 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+ 2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
21 Ndị Filistia wee jide ya, ghụpụ ya anya abụọ,+ kpọrọ ya gbadaa Geza,+ tụọkwa ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee;+ o wee ghọọ onye na-egwe nri+ n’ụlọ mkpọrọ.+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+