Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+ Abụ Ọma 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ na-eme ka mkpụrụ obi m nwetaghachi ume.+Ọ na-edu m n’ụzọ ezi omume n’ihi aha ya.+ Abụ Ọma 106:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee zọpụta ha n’ihi aha ya,+Ka o wee mee ka a mara ịdị ike ya.+ Jeremaya 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+ Ezikiel 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+
14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+