1 Samuel 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hana wee zaa, sị: “Ee e, onyenwe m! Abụ m nwaanyị ihe na-esogbu na mmụọ; ọ dịghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu m ṅụrụ, kama m na-awụpụ mkpụrụ obi m dị ka mmiri n’ihu Jehova.+
15 Hana wee zaa, sị: “Ee e, onyenwe m! Abụ m nwaanyị ihe na-esogbu na mmụọ; ọ dịghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu m ṅụrụ, kama m na-awụpụ mkpụrụ obi m dị ka mmiri n’ihu Jehova.+