Ndị Ikpe 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọ ga-erukwa na onye ọ bụla pụtaranụ, onye si n’ọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m si n’ebe ụmụ Amọn nọ lọta n’udo,+ ga-aghọ nke Jehova,+ m ga-achụ onye ahụ dị ka àjà nsure ọkụ.”+
31 ọ ga-erukwa na onye ọ bụla pụtaranụ, onye si n’ọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m si n’ebe ụmụ Amọn nọ lọta n’udo,+ ga-aghọ nke Jehova,+ m ga-achụ onye ahụ dị ka àjà nsure ọkụ.”+