-
1 Samuel 14:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Sọl wee sị ndị ya na ha so: “Biko, gụọ mmadụ niile ọnụ ma mara onye si n’etiti anyị pụọ.” Mgbe ha gụrụ ndị mmadụ ọnụ, lee! Jọnatan na onye na-eburu ya ihe agha anọghị n’ebe ahụ.
-