Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+ 1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+ Abụ Ọma 133:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+
25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+
39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+
2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+