1 Samuel 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+ 1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jesi amụọ Elayab+ bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, na Shimia+ nwa ya nke atọ,
13 Ụmụ Jesi ndị ikom atọ, bụ́ ndị kasị mee okenye, wee gaa. Ha so Sọl gaa agha,+ aha ụmụ ya ndị ikom atọ gara agha bụ Elayab,+ nke ọkpara, na nwa ya nke abụọ bụ́ Abinadab,+ nakwa nke atọ bụ́ Shama.+