1 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jesi mekwara ka Shama+ gafere, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.” 2 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehọnadab,+ nwa Shimea,+ nwanne Devid; Jehọnadab bụkwa nwoke maara ihe nke ukwuu.
3 Ma Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehọnadab,+ nwa Shimea,+ nwanne Devid; Jehọnadab bụkwa nwoke maara ihe nke ukwuu.