Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, aka nri gị dị ike nke ukwuu,+Jehova, aka nri gị pụrụ ịkụri onye iro.+ Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị. Abụ Ọma 92:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+
9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+