1 Samuel 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, Jọnatan zara Sọl nna ya, sị ya: “Gịnị mere a ga-eji gbuo ya?+ Gịnị ka o mere?”+ Jeremaya 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma, ya doo unu anya na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọ bụ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ ka unu na-eme ka ọ dịrị n’isi unu nakwa n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya,+ n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịakwute unu kwuo ihe a niile ná ntị unu.”+ Matiu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+
15 Ma, ya doo unu anya na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọ bụ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ ka unu na-eme ka ọ dịrị n’isi unu nakwa n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya,+ n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịakwute unu kwuo ihe a niile ná ntị unu.”+
4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+