Aịzaya 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ dịghị ọnụma dị m n’obi.+ Ònye ga-enye m osisi ogwu+ na ahịhịa ka ha buso m agha? M ga-azọ ha ụkwụ. M ga-esukọta ha ọkụ otu mgbe.+ Matiu 13:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, dị nnọọ ka a na-achịkọta ata ma suo ha ọkụ, otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a.+ Jọn 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anọgideghị n’ime m, a na-atụpụ ya dị ka alaka, ọ na-akpọnwụkwa; ndị mmadụ na-achịkọtakwa alaka ndị ahụ ma wụba ha n’ime ọkụ, ha ewee ree ọkụ.+ Ndị Hibru 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na o pupụta ogwu na uke, a na-ajụ ya, ọ na-afọkwa nke nta ka a bụọ ya ọnụ;+ a na-esukwa ya ọkụ.+
4 Ọ dịghị ọnụma dị m n’obi.+ Ònye ga-enye m osisi ogwu+ na ahịhịa ka ha buso m agha? M ga-azọ ha ụkwụ. M ga-esukọta ha ọkụ otu mgbe.+
40 Ya mere, dị nnọọ ka a na-achịkọta ata ma suo ha ọkụ, otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ nke usoro ihe a.+
6 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anọgideghị n’ime m, a na-atụpụ ya dị ka alaka, ọ na-akpọnwụkwa; ndị mmadụ na-achịkọtakwa alaka ndị ahụ ma wụba ha n’ime ọkụ, ha ewee ree ọkụ.+
8 Ma ọ bụrụ na o pupụta ogwu na uke, a na-ajụ ya, ọ na-afọkwa nke nta ka a bụọ ya ọnụ;+ a na-esukwa ya ọkụ.+