15 Ọ bụ ha bụ ndị na-egosi na e dere isi ihe dị n’iwu ahụ n’obi ha,+ ebe akọ na uche+ ha so ha na-agba àmà, n’echiche nke ha kwa, ha bụ ndị a na-ebo ebubo+ ma ọ bụ ọbụna ndị a na-agọpụ.
10 N’ihi na inwe mwute dị ka uche Chineke si dị na-eme ka e nwee nchegharị nke na-eduga ná nzọpụta nke a na-agaghị akwara ụta;+ ma mwute nke ụwa na-arụpụta ọnwụ.+