2 Samuel 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obi Devid wee malite ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụsịrị ndị mmadụ ọnụ. Devid wee sị Jehova: “Emehiewo m+ nke ukwuu n’ihe m mere. Ma, ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị njehie ya;+ n’ihi na ezuzuwo m nnọọ nzuzu.”+ Ndị Rom 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ha bụ ndị na-egosi na e dere isi ihe dị n’iwu ahụ n’obi ha,+ ebe akọ na uche+ ha so ha na-agba àmà, n’echiche nke ha kwa, ha bụ ndị a na-ebo ebubo+ ma ọ bụ ọbụna ndị a na-agọpụ. 1 Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 banyere ihe ọ bụla obi anyị nwere ike ịma anyị ikpe na ya,+ n’ihi na Chineke karịrị obi anyị, marakwa ihe niile.+
10 Obi Devid wee malite ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụsịrị ndị mmadụ ọnụ. Devid wee sị Jehova: “Emehiewo m+ nke ukwuu n’ihe m mere. Ma, ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị njehie ya;+ n’ihi na ezuzuwo m nnọọ nzuzu.”+
15 Ọ bụ ha bụ ndị na-egosi na e dere isi ihe dị n’iwu ahụ n’obi ha,+ ebe akọ na uche+ ha so ha na-agba àmà, n’echiche nke ha kwa, ha bụ ndị a na-ebo ebubo+ ma ọ bụ ọbụna ndị a na-agọpụ.
20 banyere ihe ọ bụla obi anyị nwere ike ịma anyị ikpe na ya,+ n’ihi na Chineke karịrị obi anyị, marakwa ihe niile.+