Rut 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị, nke mere anya gị ji rute n’ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+ 2 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?”
10 O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị, nke mere anya gị ji rute n’ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+
8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?”