2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+ 1 Ihe E Mere 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Filistia wee nụ na e tewo Devid mmanụ ịbụ eze Izrel dum.+ Ndị Filistia niile wee gbagote ịchọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara ka o buso ha agha. Abụ Ọma 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
8 Ndị Filistia wee nụ na e tewo Devid mmanụ ịbụ eze Izrel dum.+ Ndị Filistia niile wee gbagote ịchọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara ka o buso ha agha.
2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+