Ndị Ikpe 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị obodo ahụ wee sị ya n’ụbọchị nke asaa, tupu ya abanye n’ọnụ ụlọ dị n’ime:+“Gịnị dị ụtọ karịa mmanụ aṅụ,Gịnịkwa dị ike karịa ọdụm?”+ O wee sị ha:“A sị na ọ bụghị nwa ehi m ka unu ji kọọ ihe,+Unu agaraghị enwe ike ịkọwa ilu m.”+ Ilu 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ọdụm, anụ kasị ike n’etiti anụ ọhịa, nke na-adịghịkwa alaghachi azụ n’ihu onye ọ bụla;+
18 Ndị obodo ahụ wee sị ya n’ụbọchị nke asaa, tupu ya abanye n’ọnụ ụlọ dị n’ime:+“Gịnị dị ụtọ karịa mmanụ aṅụ,Gịnịkwa dị ike karịa ọdụm?”+ O wee sị ha:“A sị na ọ bụghị nwa ehi m ka unu ji kọọ ihe,+Unu agaraghị enwe ike ịkọwa ilu m.”+