1 Ihe E Mere 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị: “Ọ bụrụ na ndị Siria+ akarịa m ike, ị ga-abụrụ m onye nzọpụta;+ ma ọ bụrụ na ụmụ Amọn akarịa gị ike, m ga-azọpụta gị.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+
12 O wee sị: “Ọ bụrụ na ndị Siria+ akarịa m ike, ị ga-abụrụ m onye nzọpụta;+ ma ọ bụrụ na ụmụ Amọn akarịa gị ike, m ga-azọpụta gị.+