Jenesis 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+ Joel 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kwaanụ ákwá arịrị, dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke kere ákwà iru uju n’úkwù+ na-akwara di nke chọrọ ịlụ ya n’oge ọ bụ nwa agbọghọ ákwá arịrị.
3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+
8 Kwaanụ ákwá arịrị, dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke kere ákwà iru uju n’úkwù+ na-akwara di nke chọrọ ịlụ ya n’oge ọ bụ nwa agbọghọ ákwá arịrị.