2 Samuel 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugbu a, ka Jehova gosi unu obiọma+ na ikwesị ntụkwasị obi, mụ onwe m kwa ga-egosi unu ịdị mma nke a n’ihi na unu emewo ihe a.+
6 Ugbu a, ka Jehova gosi unu obiọma+ na ikwesị ntụkwasị obi, mụ onwe m kwa ga-egosi unu ịdị mma nke a n’ihi na unu emewo ihe a.+