2 Samuel 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụnyaahụ ka ị bịara, m̀ ga-emekwa ka i soro anyị na-awagharị+ taa, ka i soro m na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ụmụnne gị laghachi, ka Jehova gosikwa gị obiọma*+ na ikwesị ntụkwasị obi!”+ Abụ Ọma 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gị onwe gị, Jehova, biko, ahapụla inwere m ọmịiko.+Ka obiọma gị nakwa eziokwu gị na-eche m nche mgbe niile.+ Abụ Ọma 57:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+
20 Ụnyaahụ ka ị bịara, m̀ ga-emekwa ka i soro anyị na-awagharị+ taa, ka i soro m na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ụmụnne gị laghachi, ka Jehova gosikwa gị obiọma*+ na ikwesị ntụkwasị obi!”+
11 Gị onwe gị, Jehova, biko, ahapụla inwere m ọmịiko.+Ka obiọma gị nakwa eziokwu gị na-eche m nche mgbe niile.+
3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+