2 Samuel 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na, ngwa ngwa Hushaị+ onye Akaịt,+ bụ́ enyi+ Devid, bịakwutere Absalọm, Hushaị sịrị Absalọm: “Eze, ị ga-adị ndụ!+ Eze, ị ga-adị ndụ!” 1 Ihe E Mere 27:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ahitofel+ bụ onye ndụmọdụ+ eze; Hushaị+ onye Akaịt+ bụ enyi eze.+ Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile,+ ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.+
16 O wee ruo na, ngwa ngwa Hushaị+ onye Akaịt,+ bụ́ enyi+ Devid, bịakwutere Absalọm, Hushaị sịrị Absalọm: “Eze, ị ga-adị ndụ!+ Eze, ị ga-adị ndụ!”