1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 2 Samuel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-atọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi ndị enyi ya.+
26 M na-enwe mwute n’ihi gị, nwanne m Jọnatan,Ị dị m mma nke ukwuu.+Ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu karịa ịhụnanya ndị inyom.+
24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+