1 Samuel 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha nyekwara ya otu ibé mbadamba achịcha mkpụrụ fig na achịcha abụọ e ji mkpụrụ vaịn a mịrị amị mee.+ O wee rie, mmụọ ya+ wee lọghachi n’ime ya; n’ihi na o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri kemgbe ụbọchị atọ, ehihie na abalị.
12 Ha nyekwara ya otu ibé mbadamba achịcha mkpụrụ fig na achịcha abụọ e ji mkpụrụ vaịn a mịrị amị mee.+ O wee rie, mmụọ ya+ wee lọghachi n’ime ya; n’ihi na o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri kemgbe ụbọchị atọ, ehihie na abalị.