Abụ Ọma 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+ Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+