2 Samuel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid gbara afọ iri atọ mgbe ọ ghọrọ eze. Ọ chịkwara dị ka eze ruo afọ iri anọ.+ 1 Ndị Eze 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị Devid chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa+ na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+ 1 Ihe E Mere 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Devid emewo agadi,+ ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ, o wee mee Sọlọmọn+ nwa ya eze Izrel. 1 Ihe E Mere 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ụbọchị ọ chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+ Abụ Ọma 90:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+
11 Ụbọchị Devid chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa+ na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
27 ụbọchị ọ chịrị Izrel dị afọ iri anọ.+ Ọ chịrị afọ asaa na Hibrọn,+ chịakwa afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+