2 Ndị Eze 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ha malitere ịgbadata gakwuru Ịlaịsha, o kpekuru Jehova ekpere, sị: “Biko, mee ka mba a kpuo ìsì.”+ O wee mee ka ha kpuo ìsì dị ka Ịlaịsha kwuru. Ọrụ Ndịozi 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+ Ọrụ Ndịozi 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a kwa, lee! aka Jehova na-adịkwasị gị, ị ga-ekpukwa ìsì, n’ahụghị ìhè anyanwụ ruo oge ụfọdụ.” N’otu ntabi anya, oké alụlụụ na ọchịchịrị dakwasịrị ya, o wee na-agagharị na-achọ ndị ga-ejide ya n’aka wee na-edu ya.+
18 Mgbe ha malitere ịgbadata gakwuru Ịlaịsha, o kpekuru Jehova ekpere, sị: “Biko, mee ka mba a kpuo ìsì.”+ O wee mee ka ha kpuo ìsì dị ka Ịlaịsha kwuru.
39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+
11 Ugbu a kwa, lee! aka Jehova na-adịkwasị gị, ị ga-ekpukwa ìsì, n’ahụghị ìhè anyanwụ ruo oge ụfọdụ.” N’otu ntabi anya, oké alụlụụ na ọchịchịrị dakwasịrị ya, o wee na-agagharị na-achọ ndị ga-ejide ya n’aka wee na-edu ya.+