2 Ndị Eze 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ndị Siria bịawara ebe Ịlaịsha nọ, ọ rịọrọ Jehova, sị: “Biko, mee ka ndị a* kpuo ìsì.”+ O wee mee ka ha kpuo ìsì* otú Ịlaịsha rịọrọ ka o mee.
18 Mgbe ndị Siria bịawara ebe Ịlaịsha nọ, ọ rịọrọ Jehova, sị: “Biko, mee ka ndị a* kpuo ìsì.”+ O wee mee ka ha kpuo ìsì* otú Ịlaịsha rịọrọ ka o mee.