1 Ndị Eze 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, ọ sịrị ya: “Ebe ọ bụ na i geghị ntị n’olu Jehova, lee, ka ị na-apụ n’ebe m nọ, ọdụm ga-adọgbu gị.” E mesịa, o si n’ebe ọ nọ pụọ, ọdụm+ wee hụ ya ma dọgbuo ya.+ 2 Ndị Eze 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha. Emọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+
36 Ya mere, ọ sịrị ya: “Ebe ọ bụ na i geghị ntị n’olu Jehova, lee, ka ị na-apụ n’ebe m nọ, ọdụm ga-adọgbu gị.” E mesịa, o si n’ebe ọ nọ pụọ, ọdụm+ wee hụ ya ma dọgbuo ya.+
25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha.
19 dị nnọọ ka mgbe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi ọdụm, anụ ọhịa bea ezute ya; dị ka mgbe ọ banyere n’ụlọ wee tụkwasị aka ná mgbidi, agwọ ataa ya.+