2 Ihe E Mere 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+ Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+
9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+
6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+