1 Ndị Eze 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+ 2 Ndị Eze 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze, kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.
26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+
14 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze, kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.