Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+ Luk 1:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ọ kwatuwo ndị nwere ike+ n’ocheeze, buliekwa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha elu;+