1 Ndị Eze 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima ma kwụọ ya talent ọlaọcha abụọ, wee malite iwu obodo n’ugwu ahụ ma gụọ obodo ahụ o wuru Sameria,+ site n’aha Shima bụ́ onye nwe ugwu ahụ. 1 Ndị Eze 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ben-hedad wee zie ya sị: “Ka chi+ m mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ájá Sameria ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”+ Aịzaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+
24 O wee zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima ma kwụọ ya talent ọlaọcha abụọ, wee malite iwu obodo n’ugwu ahụ ma gụọ obodo ahụ o wuru Sameria,+ site n’aha Shima bụ́ onye nwe ugwu ahụ.
10 Ben-hedad wee zie ya sị: “Ka chi+ m mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ájá Sameria ga-eju ọbụ aka ndị niile so m!”+
9 Isi Ifrem bụ Sameria,+ onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na unu enweghị okwukwe, unu agaghị adịte ndụ aka.”’”+