1 Ndị Eze 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile. Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+ Matiu 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe niile unu na-arịọ n’ekpere ma nwee okwukwe, unu ga-enweta ha.”+
36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile.
6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+