1 Ihe E Mere 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik na Izrel bụ́ ndị nna nna anyị,+ biko, mee ka ihe a bụrụ ọchịchọ obi ndị gị ruo mgbe ebighị ebi,+ meekwa ka obi ndị gị dịrị n’ebe ị nọ.+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+
18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik na Izrel bụ́ ndị nna nna anyị,+ biko, mee ka ihe a bụrụ ọchịchọ obi ndị gị ruo mgbe ebighị ebi,+ meekwa ka obi ndị gị dịrị n’ebe ị nọ.+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+