Ọnụ Ọgụgụ 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.” Job 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo? Jona 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ugbu a, Jehova, biko, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na ọ kaara m mma ịnwụ anwụ karịa na m dị ndụ.”+
15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.”
21 Gịnị mere e ji nwee ndị na-echere ọnwụ, ma ọ dịghị abịara ha,+Ọ bụ ezie na ha na-egwu ala maka ya karịa ka ha na-egwu maka akụ̀ zoro ezo?