Ọnụ Ọgụgụ 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.” 1 Ndị Eze 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya onwe ya wee banye n’ala ịkpa gaa njem otu ụbọchị, n’ikpeazụ, ọ bịara nọdụ ọdụ n’okpuru otu osisi brum.+ O wee malite ịrịọ ka mkpụrụ obi ya nwụọ wee sị: “O zuwo! Ugbu a, Jehova, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.” Job 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nakwa na Chineke ga-aga n’ihu gwepịa m,Na ọ ga-ewepụta aka ya bipụ m!+
15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.”
4 Ya onwe ya wee banye n’ala ịkpa gaa njem otu ụbọchị, n’ikpeazụ, ọ bịara nọdụ ọdụ n’okpuru otu osisi brum.+ O wee malite ịrịọ ka mkpụrụ obi ya nwụọ wee sị: “O zuwo! Ugbu a, Jehova, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”