9 Mgbe m gbagooro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ bụ́ mbadamba nkume nke ọgbụgba ndụ unu na Jehova,+ m nọ n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ (erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,)
2 ruo ụbọchị iri anọ,+ ka Ekwensu nọ na-anwa+ ya ọnwụnwa. O righịkwa ihe ọ bụla n’ụbọchị ndị ahụ, n’ihi ya, agụụ gụwara ya mgbe ụbọchị ndị ahụ gachara.