-
Jenesis 16:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 O wee malite ịsị: “Hega, nwaanyị na-ejere Seraị ozi, olee ebe i si bịa, ebeekwa ka ị na-aga?” O wee zaa, sị: “Ọ bụ n’ụlọ Seraị nne m ukwu ka m si gbapụ.”
-