2 Mgbe ị banyere n’ebe ahụ, hụ Jihu+ nwa Jehọshafat bụ́ nwa Nimshaị n’ebe ahụ; banye mee ka o bilie n’etiti ụmụnna ya ma kpọba ya n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime.+
30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+