Ndị Ikpe 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat. 1 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+
22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.
12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+