-
1 Ndị Eze 20:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Ehab wee sị: “Ọ̀ bụ site n’aka onye?” o wee zaa, sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ bụ site n’aka ụmụ okorobịa nke ndị isi ógbè dị iche iche a na-achị achị.’” N’ikpeazụ, ọ sịrị: “Ọ̀ bụ onye ga-amalite agha ahụ?” o wee zaa, sị: “Ọ bụ gị!”
-