Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Matiu 25:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ ga-edebe atụrụ n’aka nri ya,+ ma debe ewu n’aka ekpe ya.+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+