2 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Seraya bụ odeakwụkwọ. Ezikiel 44:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ụmụ Zedọk,+ ndị rụrụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ m mgbe ụmụ Izrel si n’ebe m nọ kpafuo,+ ga-abịa n’ihu m jeere m ozi. Ha ga-eguzokwa n’ihu m+ na-eche abụba+ na ọbara+ n’ihu m,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
15 “‘Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ụmụ Zedọk,+ ndị rụrụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ m mgbe ụmụ Izrel si n’ebe m nọ kpafuo,+ ga-abịa n’ihu m jeere m ozi. Ha ga-eguzokwa n’ihu m+ na-eche abụba+ na ọbara+ n’ihu m,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.