Ilu 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 n’ihi na akụ̀ agaghị adịru mgbe ebighị ebi,+ okpueze agaghịkwa adịru ọgbọ niile. 1 Timoti 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+
9 Otú ọ dị, ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya na-adaba n’ọnwụnwa+ na ọnyà na ọtụtụ ọchịchọ ndị amamihe na-adịghị na ha,+ ndị na-emerụkwa ahụ́, ndị na-emekwa ka mmadụ mikpuo ná mbibi na ịla n’iyi.+