Jenesis 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke wee sị: “Ka mmiri nupụta ìgwè mkpụrụ obi dị ndụ,+ ka anụ ufe na-efegharịkwa n’elu ụwa n’ihu mbara eluigwe.”+ Job 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, biko jụọ anụ ụlọ, ha ga-ezikwa gị ihe;+Jụọkwa anụ ufe nke eluigwe, ha ga-akọkwara gị.+ Ilu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+ Ilu 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ụzọ ugo n’eluigwe, ụzọ agwọ n’elu oké nkume, ụzọ ụgbọ mmiri n’etiti oké osimiri+ na ụzọ nwoke n’ebe nwa agbọghọ nọ.+
20 Chineke wee sị: “Ka mmiri nupụta ìgwè mkpụrụ obi dị ndụ,+ ka anụ ufe na-efegharịkwa n’elu ụwa n’ihu mbara eluigwe.”+
23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+
19 ụzọ ugo n’eluigwe, ụzọ agwọ n’elu oké nkume, ụzọ ụgbọ mmiri n’etiti oké osimiri+ na ụzọ nwoke n’ebe nwa agbọghọ nọ.+