Jenesis 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Chineke wee mee anụ ọhịa nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche nakwa anụ ụlọ n’ụdị ya dị iche iche nakwa anụ ọ bụla ọzọ na-agagharị agagharị nke ala n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma. Ilu 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gakwuru ndanda,+ gị onye umengwụ;+ hụ ụzọ ya wee mara ihe. Ilu 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ndanda bụ ndị na-adịghị ike,+ ma ha na-akwadebe ihe oriri ha n’ọkọchị;+
25 Chineke wee mee anụ ọhịa nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche nakwa anụ ụlọ n’ụdị ya dị iche iche nakwa anụ ọ bụla ọzọ na-agagharị agagharị nke ala n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.