Ilu 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Dị ka mmanya gbara ụka si adị n’ezé, dịkwa ka anwụrụ ọkụ si adị n’anya, otú ahụ ka onye umengwụ dị n’anya ndị dunyere ya ozi.+ Ilu 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye umengwụ asịwo: “Nwa ọdụm nọ n’ụzọ, ọdụm nọ n’etiti ámá obodo.”+
26 Dị ka mmanya gbara ụka si adị n’ezé, dịkwa ka anwụrụ ọkụ si adị n’anya, otú ahụ ka onye umengwụ dị n’anya ndị dunyere ya ozi.+