Matiu 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.+ 1 Timoti 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+
10 unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.+
18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+